Lyrics

Flavour Ft. Umu Obiligbo – Awele Lyrics

Flavour Ft. Umu Obiligbo - Awele Lyrics

Okwa mu na chim so aga
Onyinye chukwu nyelemu kamu ji bia
Chiomma mme Okwa mu na gi so aga
Ewume Ewume
Ogono ndu kam ziga, Okwa ya ka-anghi na anyo
Mayor Mayor Mayorkun, Wisdom And Understanding Okwa ya ka-anghi na ayo
Ogbajuo Dolu Obu onye kam mu ga-akponu ooo
Akwa alili kam mu nebe nebe, Ije Uwa muoooo Okwa mu na chimu so aga
Ije awele okwa ya ka anyi na ayo

Anyi Jebe Jebe Ahaaa
Anyi Naba Naba Ije Awaele
Ofu Obi Ka-anyi ji eje

Mewu Mewu Oka Uwa si adi oo,
Imalu ife echi ga bu amali selele eghie olue ka o si elu
Imakwana anyi na aku egwu,
Umu Obiligbo na Flavour, Ijele nwa mama Ina anu ka egwu nara
Ehie Ehieeee,
Ehie Ehieeee.
Ehie Ehieeee,
Ehie Ehieeee.
Amara welele ka anyi netio Ehie Ehieee

Mu na chimu so looooo
Ebele bialije ga-ana

Anyi yi jewe ejewe Ije awele
Anyi Laba Alaba Ije awele

Comment here